Matiu 24:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 “Ọ dịghị onye maara ụbọchị ahụ na oge awa ahụ,+ ndị mmụọ ozi nke eluigwe amaghị, Ọkpara ahụ amaghịkwa, kama ọ bụ naanị Nna m maara.+ Ọrụ Ndịozi 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ gwara ha, sị: “Ọ dịrịghị unu ịmara oge ahụ ma ọ bụ mgbe a kara aka+ nke Nna m debere ka ọ dị n’aka ya;+
36 “Ọ dịghị onye maara ụbọchị ahụ na oge awa ahụ,+ ndị mmụọ ozi nke eluigwe amaghị, Ọkpara ahụ amaghịkwa, kama ọ bụ naanị Nna m maara.+
7 Ọ gwara ha, sị: “Ọ dịrịghị unu ịmara oge ahụ ma ọ bụ mgbe a kara aka+ nke Nna m debere ka ọ dị n’aka ya;+