Matiu 27:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Mgbe ha na-apụ, ha hụrụ otu onye Saịrini nke aha ya bụ Saịmọn.+ Ha manyere nwoke a ka o buru osisi ịta ahụhụ Jizọs. Luk 23:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma ka ha kpụ ya na-apụ, ha jidere Saịmọn, bụ́ onye Saịrini, ka o si n’ime obodo na-abịa, ha wee bo ya osisi ịta ahụhụ ka o buru ya soro Jizọs n’azụ.+
32 Mgbe ha na-apụ, ha hụrụ otu onye Saịrini nke aha ya bụ Saịmọn.+ Ha manyere nwoke a ka o buru osisi ịta ahụhụ Jizọs.
26 Ma ka ha kpụ ya na-apụ, ha jidere Saịmọn, bụ́ onye Saịrini, ka o si n’ime obodo na-abịa, ha wee bo ya osisi ịta ahụhụ ka o buru ya soro Jizọs n’azụ.+