Mak 15:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha manyekwara otu onye na-agafe agafe, bụ́ Saịmọn onye Saịrini, onye si n’ime obodo na-abịa, bụ́ nna Alegzanda na Rufọs, ka o buru osisi ịta ahụhụ Jizọs.+ Jọn 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O buuru osisi ịta ahụhụ ahụ n’onwe ya+ wee gawa+ ebe ahụ a na-akpọ Ebe Okpokoro Isi, nke a na-akpọ Gọlgọta n’asụsụ Hibru;+
21 Ha manyekwara otu onye na-agafe agafe, bụ́ Saịmọn onye Saịrini, onye si n’ime obodo na-abịa, bụ́ nna Alegzanda na Rufọs, ka o buru osisi ịta ahụhụ Jizọs.+
17 O buuru osisi ịta ahụhụ ahụ n’onwe ya+ wee gawa+ ebe ahụ a na-akpọ Ebe Okpokoro Isi, nke a na-akpọ Gọlgọta n’asụsụ Hibru;+