Matiu 27:54 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 54 Ma mgbe onyeisi ndị agha ahụ na ndị ha na ya na-eche Jizọs nche hụrụ ala ọma jijiji ahụ na ihe ndị na-emenụ, ha tụrụ egwu nke ukwuu, sị: “N’ezie, onye a bụ Ọkpara Chineke.”+ Luk 23:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ebe onyeisi ndị agha ahụ hụrụ ihe merenụ, ọ malitere inye Chineke otuto, sị: “N’ezie, nwoke a bụ onye ezi omume.”+
54 Ma mgbe onyeisi ndị agha ahụ na ndị ha na ya na-eche Jizọs nche hụrụ ala ọma jijiji ahụ na ihe ndị na-emenụ, ha tụrụ egwu nke ukwuu, sị: “N’ezie, onye a bụ Ọkpara Chineke.”+
47 Ebe onyeisi ndị agha ahụ hụrụ ihe merenụ, ọ malitere inye Chineke otuto, sị: “N’ezie, nwoke a bụ onye ezi omume.”+