Mak 15:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ma mgbe onyeisi ndị agha nke guzo nso ma na-ele ya anya hụrụ ihe ndị a mere mgbe o kubiri ume, ọ sịrị: “N’ezie, nwoke a bụ Ọkpara Chineke.”+ Luk 23:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ebe onyeisi ndị agha ahụ hụrụ ihe merenụ, ọ malitere inye Chineke otuto, sị: “N’ezie, nwoke a bụ onye ezi omume.”+
39 Ma mgbe onyeisi ndị agha nke guzo nso ma na-ele ya anya hụrụ ihe ndị a mere mgbe o kubiri ume, ọ sịrị: “N’ezie, nwoke a bụ Ọkpara Chineke.”+
47 Ebe onyeisi ndị agha ahụ hụrụ ihe merenụ, ọ malitere inye Chineke otuto, sị: “N’ezie, nwoke a bụ onye ezi omume.”+