Matiu 27:61 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 61 Ma Meri Magdalin na Meri nke ọzọ nọgidere n’ebe ahụ, nọdụ ala n’ihu ili ahụ.+ Luk 23:55 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 55 Ma ndị inyom ahụ, ndị ya na ha so pụta na Galili, so gaa kirie ili ncheta+ ahụ na otú e si lie ozu ya;+
55 Ma ndị inyom ahụ, ndị ya na ha so pụta na Galili, so gaa kirie ili ncheta+ ahụ na otú e si lie ozu ya;+