Matiu 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma, gị onwe gị, mgbe ị na-ekpe ekpere, banye n’ọnụ ụlọ gị,+ mgbe i mechisịrị ọnụ ụzọ gị, kpekuo Nna gị nke nọ na nzuzo ekpere;+ Nna gị nke na-ahụ ihe na nzuzo ga-akwụ gị ụgwọ. Jud 20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ma unu, ndị m hụrụ n’anya, site n’iwuli onwe unu elu+ n’okwukwe unu nke kasị nsọ,+ na ikpe ekpere site na mmụọ nsọ,+
6 Ma, gị onwe gị, mgbe ị na-ekpe ekpere, banye n’ọnụ ụlọ gị,+ mgbe i mechisịrị ọnụ ụzọ gị, kpekuo Nna gị nke nọ na nzuzo ekpere;+ Nna gị nke na-ahụ ihe na nzuzo ga-akwụ gị ụgwọ.
20 Ma unu, ndị m hụrụ n’anya, site n’iwuli onwe unu elu+ n’okwukwe unu nke kasị nsọ,+ na ikpe ekpere site na mmụọ nsọ,+