Ilu 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E nwere ọgbọ nke dị ọcha n’anya onwe ya,+ ma a sachapụbeghị nsị ya n’ahụ́ ya.+ Luk 10:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ma, ebe nwoke ahụ chọrọ igosi na ya bụ onye ezi omume, ọ sịrị Jizọs: “Ònye n’ezie bụ onye agbata obi m?”+
29 Ma, ebe nwoke ahụ chọrọ igosi na ya bụ onye ezi omume, ọ sịrị Jizọs: “Ònye n’ezie bụ onye agbata obi m?”+