Abụ Ọma 51:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na mụ onwe m maara mmebi iwu m,+Mmehie m dịkwa n’ihu m mgbe niile.+