Matiu 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ma mgbe ndị Farisii hụrụ nke a, ha malitere ịgwa ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Gịnị mere onye ozizi unu ji na-eso ndị ọnaụtụ na ndị mmehie eri ihe?”+ Luk 5:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ya mere, ndị Farisii na ndị odeakwụkwọ ha malitere ịtamuru ndị na-eso ụzọ ya ntamu, na-asị: “Gịnị mere unu ji soro ndị ọnaụtụ na ndị mmehie na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ?”+ Luk 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ya mere, ma ndị Farisii ma ndị odeakwụkwọ nọ na-atamu, sị: “Nwoke a na-anabata ndị mmehie, sorokwa ha na-eri ihe.”+
11 Ma mgbe ndị Farisii hụrụ nke a, ha malitere ịgwa ndị na-eso ụzọ ya, sị: “Gịnị mere onye ozizi unu ji na-eso ndị ọnaụtụ na ndị mmehie eri ihe?”+
30 Ya mere, ndị Farisii na ndị odeakwụkwọ ha malitere ịtamuru ndị na-eso ụzọ ya ntamu, na-asị: “Gịnị mere unu ji soro ndị ọnaụtụ na ndị mmehie na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ?”+
2 Ya mere, ma ndị Farisii ma ndị odeakwụkwọ nọ na-atamu, sị: “Nwoke a na-anabata ndị mmehie, sorokwa ha na-eri ihe.”+