15 Mgbe e mesịrị, Ọ nọdụrụ ala iri ihe na tebụl n’ụlọ ya, ọtụtụ ndị ọnaụtụ+ na ndị mmehie sokwa Jizọs na ndị na-eso ụzọ ya nọdụ ala na-eri ihe, n’ihi na ha dị ọtụtụ, ha wee malite iso ya.+
16 Ma mgbe ndị odeakwụkwọ nke ndị Farisii hụrụ na o so ndị mmehie na ndị ọnaụtụ na-eri ihe, ha malitere ịsị ndị na-eso ụzọ ya: “Ọ̀ na-eso ndị ọnaụtụ na ndị mmehie eri ihe?”+
30 Ya mere, ndị Farisii na ndị odeakwụkwọ ha malitere ịtamuru ndị na-eso ụzọ ya ntamu, na-asị: “Gịnị mere unu ji soro ndị ọnaụtụ na ndị mmehie na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ?”+
39 Mgbe onye Farisii ahụ nke kpọrọ ya òkù hụrụ nke a, o chere, sị: “A sị na nwoke a bụ onye amụma,+ ọ gaara ama onye na-ebitụ ya aka, marakwa ụdị nwaanyị ọ bụ, na ọ bụ onye mmehie.”+