Ọpụpụ 2:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee sị: “Ònye mere gị onye na-achị anyị na onyeikpe anyị?+ Ị̀ chọrọ igbu m dị ka i gburu onye Ijipt ahụ?”+ Egwu wee tụwa Mozis, o wee sị: “N’ezie, a matawo ihe a!”+ Luk 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ha wee kwuo okwu n’olu dara ụda, sị ya: “Gwa anyị ikike i ji eme ihe ndị a, ma ọ bụ, ònye nyere gị ikike a.”+ Jọn 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, ndị Juu zara ya, sị: “Olee ihe ịrịba ama+ ị ga-egosi anyị, ebe ọ bụ na ị na-eme ihe ndị a?” Ọrụ Ndịozi 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee mee ka ha guzo n’etiti ha wee malite ịjụ ha, sị: “Olee ike unu ji mee ihe a, ọ̀ bụkwa aha onye ka unu ji mee ya?”+
14 O wee sị: “Ònye mere gị onye na-achị anyị na onyeikpe anyị?+ Ị̀ chọrọ igbu m dị ka i gburu onye Ijipt ahụ?”+ Egwu wee tụwa Mozis, o wee sị: “N’ezie, a matawo ihe a!”+
2 ha wee kwuo okwu n’olu dara ụda, sị ya: “Gwa anyị ikike i ji eme ihe ndị a, ma ọ bụ, ònye nyere gị ikike a.”+
18 Ya mere, ndị Juu zara ya, sị: “Olee ihe ịrịba ama+ ị ga-egosi anyị, ebe ọ bụ na ị na-eme ihe ndị a?”
7 Ha wee mee ka ha guzo n’etiti ha wee malite ịjụ ha, sị: “Olee ike unu ji mee ihe a, ọ̀ bụkwa aha onye ka unu ji mee ya?”+