Mak 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 wee malite ịsị ya: “Olee ikike i ji eme ihe ndị a? ma ọ bụ ònye nyere gị ikike a ime ihe ndị a?”+ Ọrụ Ndịozi 4:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha wee mee ka ha guzo n’etiti ha wee malite ịjụ ha, sị: “Olee ike unu ji mee ihe a, ọ̀ bụkwa aha onye ka unu ji mee ya?”+ Ọrụ Ndịozi 7:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma onye ahụ nke nọ na-eme onye agbata obi ya ihe ọjọọ jụrụ ya ajụ, wee sị, ‘Ònye mere gị onye na-achị anyị na onyeikpe anyị?+
7 Ha wee mee ka ha guzo n’etiti ha wee malite ịjụ ha, sị: “Olee ike unu ji mee ihe a, ọ̀ bụkwa aha onye ka unu ji mee ya?”+
27 Ma onye ahụ nke nọ na-eme onye agbata obi ya ihe ọjọọ jụrụ ya ajụ, wee sị, ‘Ònye mere gị onye na-achị anyị na onyeikpe anyị?+