Matiu 21:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mgbe ọ banyere n’ime ụlọ nsọ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye ndị Juu bịakwutere ya ka ọ na-ezi ihe wee sị:+ “Olee ikike i ji eme ihe ndị a? Ònye nyekwara gị ikike a?”+ Mak 11:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 wee malite ịsị ya: “Olee ikike i ji eme ihe ndị a? ma ọ bụ ònye nyere gị ikike a ime ihe ndị a?”+ Luk 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ha wee kwuo okwu n’olu dara ụda, sị ya: “Gwa anyị ikike i ji eme ihe ndị a, ma ọ bụ, ònye nyere gị ikike a.”+
23 Mgbe ọ banyere n’ime ụlọ nsọ, ndị isi nchụàjà na ndị okenye ndị Juu bịakwutere ya ka ọ na-ezi ihe wee sị:+ “Olee ikike i ji eme ihe ndị a? Ònye nyekwara gị ikike a?”+
2 ha wee kwuo okwu n’olu dara ụda, sị ya: “Gwa anyị ikike i ji eme ihe ndị a, ma ọ bụ, ònye nyere gị ikike a.”+