Matiu 11:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Gịnịkwanụ mere unu ji gaa? Ọ̀ bụ ịhụ onye amụma? Ee, ana m asị m unu, ọ bụ onye karịrị nnọọ onye amụma.+ Luk 7:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 (Mgbe mmadụ niile na ndị ọnaụtụ nụrụ ya, ha kwuru na Chineke bụ onye ezi omume,+ ebe ọ bụ na e mere ha baptizim ahụ Jọn na-eme.+
9 Gịnịkwanụ mere unu ji gaa? Ọ̀ bụ ịhụ onye amụma? Ee, ana m asị m unu, ọ bụ onye karịrị nnọọ onye amụma.+
29 (Mgbe mmadụ niile na ndị ọnaụtụ nụrụ ya, ha kwuru na Chineke bụ onye ezi omume,+ ebe ọ bụ na e mere ha baptizim ahụ Jọn na-eme.+