Luk 19:47 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 47 Ọ malitekwara izi ihe kwa ụbọchị n’ụlọ nsọ. Ma ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị isi n’etiti ndị Juu nọ na-achọ igbu ya;+
47 Ọ malitekwara izi ihe kwa ụbọchị n’ụlọ nsọ. Ma ndị isi nchụàjà na ndị odeakwụkwọ na ndị isi n’etiti ndị Juu nọ na-achọ igbu ya;+