Ọrụ Ndịozi 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 iwe ji ha maka na ha na-ezi ndị mmadụ ihe, na-ekwusakwa banyere mbilite n’ọnwụ n’ụzọ doro anya, na-ehota Jizọs dị ka ihe atụ;+ Ọrụ Ndịozi 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 sị: “Anyị nyesiri unu iwu ike+ ka unu kwụsị ịdị na-ezi ihe n’aha a, n’agbanyeghịkwa nke ahụ, lee! unu emewo ka ozizi unu jupụta Jeruselem,+ unu kpebikwara ime ka ọbara+ nwoke a dị anyị n’isi.”
2 iwe ji ha maka na ha na-ezi ndị mmadụ ihe, na-ekwusakwa banyere mbilite n’ọnwụ n’ụzọ doro anya, na-ehota Jizọs dị ka ihe atụ;+
28 sị: “Anyị nyesiri unu iwu ike+ ka unu kwụsị ịdị na-ezi ihe n’aha a, n’agbanyeghịkwa nke ahụ, lee! unu emewo ka ozizi unu jupụta Jeruselem,+ unu kpebikwara ime ka ọbara+ nwoke a dị anyị n’isi.”