18 Ma ụfọdụ ndị ọkà ihe ọmụma, bụ́ ndị òtù Epikurọs na ndị òtù Stoik,+ malitere ịrụ ya ụka, ụfọdụ na-asị: “Gịnị ka onye ekwurekwu a chọrọ ikwu?”+ Ndị ọzọ na-asị: “O yiri onye na-ekwusa banyere chi ndị mba ọzọ.” Ọ bụ n’ihi na ọ na-ezisa ozi ọma banyere Jizọs na mbilite n’ọnwụ ya.+