Matiu 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma ebe Jizọs maara ihe ha na-eche,+ ọ sịrị: “Gịnị mere unu ji na-eche ihe dị njọ n’obi unu?+ Mak 2:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ozugbo Jizọs chọpụtara ná mmụọ ya na ọ bụ ihe dị otú ahụ ka ha na-atụgharị n’uche n’ime onwe ha, ọ sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-atụgharị ihe ndị a n’obi unu?+
8 Ma ozugbo Jizọs chọpụtara ná mmụọ ya na ọ bụ ihe dị otú ahụ ka ha na-atụgharị n’uche n’ime onwe ha, ọ sịrị ha: “Gịnị mere unu ji na-atụgharị ihe ndị a n’obi unu?+