18 Ndị na-eso ụzọ Jọn na ndị Farisii na-ebu ọnụ. Ya mere, ha bịara jụọ ya, sị: “Gịnị mere ndị na-eso ụzọ Jọn na ndị na-eso ụzọ ndị Farisii ji ebu ọnụ, ma ndị na-eso ụzọ gị adịghị ebu ọnụ?”+
34 Nwa nke mmadụ bịara na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ, ma unu na-asị, ‘Lee! Ọ bụ onye na-eri oké nri, nke na-aṅụkwa oké mmanya, enyi ndị ọnaụtụ na ndị mmehie!’+