Mak 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ndị na-eso ụzọ Jọn na ndị Farisii na-ebu ọnụ. Ya mere, ha bịara jụọ ya, sị: “Gịnị mere ndị na-eso ụzọ Jọn na ndị na-eso ụzọ ndị Farisii ji ebu ọnụ, ma ndị na-eso ụzọ gị adịghị ebu ọnụ?”+ Luk 5:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ha sịrị ya: “Ndị na-eso ụzọ Jọn na-ebu ọnụ ugboro ugboro, na-arịọsikwa arịrịọ ike, otú ahụkwa ka ndị na-eso ụzọ ndị Farisii na-eme, ma ndị nke gị na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ.”+ Luk 18:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ana m ebu ọnụ ugboro abụọ n’izu, ana m enye otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe niile m nwetara.’+
18 Ndị na-eso ụzọ Jọn na ndị Farisii na-ebu ọnụ. Ya mere, ha bịara jụọ ya, sị: “Gịnị mere ndị na-eso ụzọ Jọn na ndị na-eso ụzọ ndị Farisii ji ebu ọnụ, ma ndị na-eso ụzọ gị adịghị ebu ọnụ?”+
33 Ha sịrị ya: “Ndị na-eso ụzọ Jọn na-ebu ọnụ ugboro ugboro, na-arịọsikwa arịrịọ ike, otú ahụkwa ka ndị na-eso ụzọ ndị Farisii na-eme, ma ndị nke gị na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ.”+