Matiu 9:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị na-eso ụzọ Jọn wee bịakwute ya, jụọ ya, sị: “Gịnị mere anyị na ndị Farisii ji ebu ọnụ ma ndị na-eso ụzọ gị adịghị ebu ọnụ?”+ Luk 5:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ha sịrị ya: “Ndị na-eso ụzọ Jọn na-ebu ọnụ ugboro ugboro, na-arịọsikwa arịrịọ ike, otú ahụkwa ka ndị na-eso ụzọ ndị Farisii na-eme, ma ndị nke gị na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ.”+
14 Ndị na-eso ụzọ Jọn wee bịakwute ya, jụọ ya, sị: “Gịnị mere anyị na ndị Farisii ji ebu ọnụ ma ndị na-eso ụzọ gị adịghị ebu ọnụ?”+
33 Ha sịrị ya: “Ndị na-eso ụzọ Jọn na-ebu ọnụ ugboro ugboro, na-arịọsikwa arịrịọ ike, otú ahụkwa ka ndị na-eso ụzọ ndị Farisii na-eme, ma ndị nke gị na-eri ihe, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ.”+