Matiu 10:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 “Onye na-eso ụzọ mmadụ adịghị aka onye nkụzi ya, ohu adịghịkwa aka onyenwe ya.+ Jọn 13:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ezie, n’ezie, ana asị unu, Ohu adịghị aka nna ya ukwu, onye ozi adịghịkwa aka onye zitere ya.+ Jọn 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Chetanụ okwu m gwara unu, Ohu adịghị aka nna ya ukwu. Ọ bụrụ na ha akpagbuwo m, ha ga-akpagbukwa unu;+ ọ bụrụ na ha edebewo okwu m, ha ga-edebekwa nke unu.
20 Chetanụ okwu m gwara unu, Ohu adịghị aka nna ya ukwu. Ọ bụrụ na ha akpagbuwo m, ha ga-akpagbukwa unu;+ ọ bụrụ na ha edebewo okwu m, ha ga-edebekwa nke unu.