Luk 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe otu n’ime ndị ọbịa ibe ya nụrụ ihe ndị a, ọ sịrị ya: “Obi ụtọ na-adịrị onye ga-eri ihe n’alaeze Chineke.”+ Luk 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 n’ihi na ana m asị unu, M gaghị eri ya ọzọ ruo mgbe e mezuworo ya n’alaeze Chineke.”+ Ọrụ Ndịozi 2:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 N’ihi na ọ bụ unu na ụmụ unu na ndị niile nọ n’ebe dị anya+ ka e kwere nkwa ahụ,+ bụ́ ndị niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-akpọtara onwe ya.”+ Mkpughe 5:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha na-abụkwa abụ ọhụrụ,+ sị: “I kwesịrị ịnara akwụkwọ mpịakọta ahụ ma meghee ihe ndị a kara akara e ji mechie ya, n’ihi na e gburu gị egbu, i jikwa ọbara gị+ zụtara+ Chineke ndị mmadụ+ si n’ebo niile na asụsụ niile na ndị niile na mba niile,
15 Mgbe otu n’ime ndị ọbịa ibe ya nụrụ ihe ndị a, ọ sịrị ya: “Obi ụtọ na-adịrị onye ga-eri ihe n’alaeze Chineke.”+
39 N’ihi na ọ bụ unu na ụmụ unu na ndị niile nọ n’ebe dị anya+ ka e kwere nkwa ahụ,+ bụ́ ndị niile Jehova bụ́ Chineke anyị ga-akpọtara onwe ya.”+
9 Ha na-abụkwa abụ ọhụrụ,+ sị: “I kwesịrị ịnara akwụkwọ mpịakọta ahụ ma meghee ihe ndị a kara akara e ji mechie ya, n’ihi na e gburu gị egbu, i jikwa ọbara gị+ zụtara+ Chineke ndị mmadụ+ si n’ebo niile na asụsụ niile na ndị niile na mba niile,