Luk 13:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị mmadụ ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ bịa, sikwa n’ebe ugwu nakwa n’ebe ndịda,+ ha ga-anọdụkwa ala na-eri ihe na tebụl n’alaeze Chineke.+ Luk 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe otu n’ime ndị ọbịa ibe ya nụrụ ihe ndị a, ọ sịrị ya: “Obi ụtọ na-adịrị onye ga-eri ihe n’alaeze Chineke.”+
29 Ndị mmadụ ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ bịa, sikwa n’ebe ugwu nakwa n’ebe ndịda,+ ha ga-anọdụkwa ala na-eri ihe na tebụl n’alaeze Chineke.+
15 Mgbe otu n’ime ndị ọbịa ibe ya nụrụ ihe ndị a, ọ sịrị ya: “Obi ụtọ na-adịrị onye ga-eri ihe n’alaeze Chineke.”+