Luk 13:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị mmadụ ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ bịa, sikwa n’ebe ugwu nakwa n’ebe ndịda,+ ha ga-anọdụkwa ala na-eri ihe na tebụl n’alaeze Chineke.+ Mkpughe 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee sị m: “Dee, sị: Obi ụtọ na-adịrị ndị a kpọrọ òkù+ ịbịa nri anyasị ọlụlụ nwunye nke Nwa Atụrụ ahụ.”+ Ọ sịkwara m: “Ndị a bụ okwu Chineke kwuru n’ezie.”+
29 Ndị mmadụ ga-esi n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ bịa, sikwa n’ebe ugwu nakwa n’ebe ndịda,+ ha ga-anọdụkwa ala na-eri ihe na tebụl n’alaeze Chineke.+
9 O wee sị m: “Dee, sị: Obi ụtọ na-adịrị ndị a kpọrọ òkù+ ịbịa nri anyasị ọlụlụ nwunye nke Nwa Atụrụ ahụ.”+ Ọ sịkwara m: “Ndị a bụ okwu Chineke kwuru n’ezie.”+