Matiu 13:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 N’oge ahụ, ndị ezi omume ga-enwu+ gbaa dị ka anyanwụ+ n’alaeze nke Nna ha. Onye nwere ntị, ya gee ntị.+ Mak 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee sị: “Onye nwere ntị ige ntị, ya gee ntị.”+ Mkpughe 2:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Onye nwere ntị, ya nụrụ ihe mmụọ nsọ+ na-agwa ọgbakọ ndị a.’+
43 N’oge ahụ, ndị ezi omume ga-enwu+ gbaa dị ka anyanwụ+ n’alaeze nke Nna ha. Onye nwere ntị, ya gee ntị.+