Matiu 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Nna m enyefewo m ihe niile n’aka,+ ọ dịghịkwa onye maara Ọkpara ahụ n’ụzọ zuru ezu ma e wezụga Nna ya,+ ọ dịghịkwa onye maara Nna m n’ụzọ zuru ezu ma e wezụga Ọkpara ya na onye ọ bụla Ọkpara ya chọrọ ikpughere ya.+ Jọn 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 A sị na unu maara m, unu gaara amakwa Nna m; site n’ugbu a gaa n’ihu, unu amarawo ya, unu ahụwokwa ya.”+
27 Nna m enyefewo m ihe niile n’aka,+ ọ dịghịkwa onye maara Ọkpara ahụ n’ụzọ zuru ezu ma e wezụga Nna ya,+ ọ dịghịkwa onye maara Nna m n’ụzọ zuru ezu ma e wezụga Ọkpara ya na onye ọ bụla Ọkpara ya chọrọ ikpughere ya.+
7 A sị na unu maara m, unu gaara amakwa Nna m; site n’ugbu a gaa n’ihu, unu amarawo ya, unu ahụwokwa ya.”+