Matiu 10:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Aha ndịozi iri na abụọ+ ahụ bụ:+ Onye nke mbụ bụ Saịmọn, onye a na-akpọ Pita,+ na Andru+ nwanne ya; na Jems nwa Zebedi+ na Jọn nwanne ya; Ọrụ Ndịozi 15:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Simiọn+ kọrọ nke ọma otú Chineke si chee ihu ya n’ebe ndị mba ọzọ nọ na nke mbụ ya, isi n’etiti ha wepụtara aha ya otu ndị.+
2 Aha ndịozi iri na abụọ+ ahụ bụ:+ Onye nke mbụ bụ Saịmọn, onye a na-akpọ Pita,+ na Andru+ nwanne ya; na Jems nwa Zebedi+ na Jọn nwanne ya;
14 Simiọn+ kọrọ nke ọma otú Chineke si chee ihu ya n’ebe ndị mba ọzọ nọ na nke mbụ ya, isi n’etiti ha wepụtara aha ya otu ndị.+