Matiu 26:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị isi nchụàjà na ndị okenye ndị Juu wee zukọta na mbara èzí nke nnukwu onye nchụàjà, bụ́ onye a na-akpọ Keyafas,+ Luk 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 n’ụbọchị onyeisi nchụàjà bụ́ Anas na n’ụbọchị Keyafas,+ okwu Chineke ruru Jọn+ nwa Zekaraya ntị n’ala ịkpa.+ Ọrụ Ndịozi 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 (Ha na Anas+ onyeisi nchụàjà na Keyafas+ na Jọn na Alegzanda na ndị niile bụ́ ndị ikwu onyeisi nchụàjà ahụ).
3 Ndị isi nchụàjà na ndị okenye ndị Juu wee zukọta na mbara èzí nke nnukwu onye nchụàjà, bụ́ onye a na-akpọ Keyafas,+
2 n’ụbọchị onyeisi nchụàjà bụ́ Anas na n’ụbọchị Keyafas,+ okwu Chineke ruru Jọn+ nwa Zekaraya ntị n’ala ịkpa.+
6 (Ha na Anas+ onyeisi nchụàjà na Keyafas+ na Jọn na Alegzanda na ndị niile bụ́ ndị ikwu onyeisi nchụàjà ahụ).