12 O wee malite ịrọ nrọ,+ ma, lee! e nwere ubube e guzobere n’ala ma elu ya ruru eluigwe; leekwa! ndị mmụọ ozi Chineke nọ na-arịgo ma na-arịdata na ya.+
13 “Anọ m na-ahụ n’ọhụụ m hụrụ n’abalị, ma, lee! onye yiri nwa nke mmadụ+ nọ na-abịa n’ígwé ojii+ nke eluigwe; ọ banyere n’ebe Onye Ochie ahụ+ nọ, ha wee kpọrọ ya bịa nso n’ihu Onye ahụ.+