Matiu 28:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma, lee! oké ala ọma jijiji mere; n’ihi na mmụọ ozi Jehova si n’eluigwe gbadata wee bịa kwapụ nkume ahụ, nọdụkwa n’elu ya.+ Jọn 1:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Ọ gwakwuru ya, sị: “N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Unu ga-ahụ ka eluigwe meghere, hụkwa ka ndị mmụọ ozi+ Chineke na-arịgo ma na-arịdakwute Nwa nke mmadụ.”+ Ndị Hibru 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị mmụọ+ na-ejere ọha mmadụ ozi,+ ndị e zipụrụ ijere ndị ga-eketa+ nzọpụta ozi?
2 Ma, lee! oké ala ọma jijiji mere; n’ihi na mmụọ ozi Jehova si n’eluigwe gbadata wee bịa kwapụ nkume ahụ, nọdụkwa n’elu ya.+
51 Ọ gwakwuru ya, sị: “N’ezie, n’ezie, ana m asị unu, Unu ga-ahụ ka eluigwe meghere, hụkwa ka ndị mmụọ ozi+ Chineke na-arịgo ma na-arịdakwute Nwa nke mmadụ.”+
14 Ọ̀ bụ na ha niile abụghị ndị mmụọ+ na-ejere ọha mmadụ ozi,+ ndị e zipụrụ ijere ndị ga-eketa+ nzọpụta ozi?