Matiu 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m;+ ma onye tachiri obi ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta.+ Luk 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ma ụmụ amaala ibe ya kpọrọ ya asị.+ Ha wee zipụ ìgwè ndị nnọchiteanya sochie ya azụ, sị, ‘Anyị achọghị ka nwoke a bụrụ eze anyị.’+ Jọn 17:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Enyewo m ha okwu gị, ma ụwa kpọrọ ha asị,+ n’ihi na ha abụghị nke ụwa, dị nnọọ ka m na-abụghị nke ụwa.+ 1 Jọn 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụmụnna m, ya ejula unu anya na ụwa kpọrọ unu asị.+
14 Ma ụmụ amaala ibe ya kpọrọ ya asị.+ Ha wee zipụ ìgwè ndị nnọchiteanya sochie ya azụ, sị, ‘Anyị achọghị ka nwoke a bụrụ eze anyị.’+
14 Enyewo m ha okwu gị, ma ụwa kpọrọ ha asị,+ n’ihi na ha abụghị nke ụwa, dị nnọọ ka m na-abụghị nke ụwa.+