Ọrụ Ndịozi 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe oké ụzụ ahụ dajụrụ, Pọl ziri ozi ka a kpọọ ndị ahụ na-eso ụzọ Jizọs. Mgbe ọ gbasịrị ha ume ma gwa ha ka ha nọrọ nke ọma,+ ọ gawara Masedonia.+ Ndị Filipaị 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ezie, enwere m obi ike n’ime Onyenwe anyị na mụ onwe m ga-abịa n’oge na-adịghị anya.+
20 Mgbe oké ụzụ ahụ dajụrụ, Pọl ziri ozi ka a kpọọ ndị ahụ na-eso ụzọ Jizọs. Mgbe ọ gbasịrị ha ume ma gwa ha ka ha nọrọ nke ọma,+ ọ gawara Masedonia.+