Emọs 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova agaghị eme ihe ọ bụla ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ kpugheere ndị ohu ya, bụ́ ndị amụma, ihe nzuzo ya.+ Matiu 11:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Nna m enyefewo m ihe niile n’aka,+ ọ dịghịkwa onye maara Ọkpara ahụ n’ụzọ zuru ezu ma e wezụga Nna ya,+ ọ dịghịkwa onye maara Nna m n’ụzọ zuru ezu ma e wezụga Ọkpara ya na onye ọ bụla Ọkpara ya chọrọ ikpughere ya.+ Ndị Efesọs 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ọgbọ ndị ọzọ, e meghị ka ụmụ mmadụ mara ihe nzuzo a+ dị ka mmụọ nsọ kpugheere+ ya ndịozi na ndị amụma+ ya dị nsọ ugbu a,
7 N’ihi na Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova agaghị eme ihe ọ bụla ma ọ bụrụ na o bughị ụzọ kpugheere ndị ohu ya, bụ́ ndị amụma, ihe nzuzo ya.+
27 Nna m enyefewo m ihe niile n’aka,+ ọ dịghịkwa onye maara Ọkpara ahụ n’ụzọ zuru ezu ma e wezụga Nna ya,+ ọ dịghịkwa onye maara Nna m n’ụzọ zuru ezu ma e wezụga Ọkpara ya na onye ọ bụla Ọkpara ya chọrọ ikpughere ya.+
5 N’ọgbọ ndị ọzọ, e meghị ka ụmụ mmadụ mara ihe nzuzo a+ dị ka mmụọ nsọ kpugheere+ ya ndịozi na ndị amụma+ ya dị nsọ ugbu a,