1 Samuel 3:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Samuel wee gwa ya okwu ahụ niile, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o zochiiri ya. O wee sị: “Ọ bụ Jehova kwuru ya. Ihe ọ bụla dị ya mma n’anya, ya mee.”+ Matiu 26:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ọ gara ọzọ kpee ekpere nke ugboro abụọ ya,+ sị: “Nna m, ọ bụrụ na ọ gaghị ekwe omume ka ọ gabiga ma ọ bụrụ na mụ aṅụghị ya, ka uche gị mee.”+
18 Samuel wee gwa ya okwu ahụ niile, ọ dịghịkwa ihe ọ bụla o zochiiri ya. O wee sị: “Ọ bụ Jehova kwuru ya. Ihe ọ bụla dị ya mma n’anya, ya mee.”+
42 Ọ gara ọzọ kpee ekpere nke ugboro abụọ ya,+ sị: “Nna m, ọ bụrụ na ọ gaghị ekwe omume ka ọ gabiga ma ọ bụrụ na mụ aṅụghị ya, ka uche gị mee.”+