Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 6:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Dị ka onyinye ọ ga-enye Jehova, ọ ga-eweta nwa ebule ahụ́ dị mma nke na-agafebeghị otu afọ ka ọ bụrụ àjà nsure ọkụ,+ wetakwa obere nne atụrụ nke ahụ́ dị mma nke na-agafebeghị otu afọ ka ọ bụrụ àjà mmehie+ ma weta otu ebule ahụ́ dị mma ka ọ bụrụ àjà udo,+

  • Ọnụ Ọgụgụ 6:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 tinyere otu nkata achịcha na-ekoghị eko nke e ji ntụ ọka*+ e gwere nke ọma mee, nke a gwara mmanụ,+ nakwa achịcha na-ekoghị eko dị fere fere nke e tere mmanụ n’elu ya,+ tinyere àjà ọka+ ha na àjà ihe ọṅụṅụ ha.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 6:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ọ ga-ejikwa ebule ahụ chụọrọ Jehova àjà udo,+ ya na nkata achịcha ahụ na-ekoghị eko; onye nchụàjà ga-achụkwa àjà ọka+ ya na àjà ihe ọṅụṅụ ya.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya