Ọrụ Ndịozi 24:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na anyị hụrụ na nwoke a bụ ajọ mmadụ,+ ọ na-akpalikwa ndị Juu niile nọ n’elu ụwa dum mmadụ bi imegide ọchịchị.+ Ọ bụkwa onye ndú nke òtù ndị Nazaret,+
5 N’ihi na anyị hụrụ na nwoke a bụ ajọ mmadụ,+ ọ na-akpalikwa ndị Juu niile nọ n’elu ụwa dum mmadụ bi imegide ọchịchị.+ Ọ bụkwa onye ndú nke òtù ndị Nazaret,+