Matiu 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee biri n’obodo a na-akpọ Nazaret,+ ka e wee mezuo ihe e kwuru site n’ọnụ ndị amụma, sị: “A ga-akpọ ya onye Nazaret.”+ Ọrụ Ndịozi 28:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ma anyị chere na o kwesịrị ekwesị ịnụ n’ọnụ gị ihe ndị bụ́ echiche gị, n’ihi na, n’eziokwu, n’ihe metụtara òtù a,+ anyị maara na a na-ekwugide ya n’ebe niile.”+
23 O wee biri n’obodo a na-akpọ Nazaret,+ ka e wee mezuo ihe e kwuru site n’ọnụ ndị amụma, sị: “A ga-akpọ ya onye Nazaret.”+
22 Ma anyị chere na o kwesịrị ekwesị ịnụ n’ọnụ gị ihe ndị bụ́ echiche gị, n’ihi na, n’eziokwu, n’ihe metụtara òtù a,+ anyị maara na a na-ekwugide ya n’ebe niile.”+