Matiu 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Obi ụtọ na-adịrị unu mgbe ndị mmadụ na-akọcha+ unu ma na-akpagbu+ unu, na-aghagide unu ụgha, na-ekwukwa ụdị ihe ọjọọ niile megide unu n’ihi m. Ọrụ Ndịozi 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ha dugara ha n’ihu ndị nduzi obodo, wee sị: “Ndị a na-enye obodo anyị nsogbu+ nke ukwuu, ebe ha bụ ndị Juu. Ọrụ Ndịozi 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma mgbe ha na-ahụghị ha, ha dọkpụụrụ Jesin na ụmụnna ụfọdụ gakwuru ndị na-achị obodo, na-eti mkpu, sị: “Ndị a, bụ́ ndị kpuworo elu ụwa mmadụ bi ihu,+ nọkwa n’ebe a,
11 “Obi ụtọ na-adịrị unu mgbe ndị mmadụ na-akọcha+ unu ma na-akpagbu+ unu, na-aghagide unu ụgha, na-ekwukwa ụdị ihe ọjọọ niile megide unu n’ihi m.
20 Ha dugara ha n’ihu ndị nduzi obodo, wee sị: “Ndị a na-enye obodo anyị nsogbu+ nke ukwuu, ebe ha bụ ndị Juu.
6 Ma mgbe ha na-ahụghị ha, ha dọkpụụrụ Jesin na ụmụnna ụfọdụ gakwuru ndị na-achị obodo, na-eti mkpu, sị: “Ndị a, bụ́ ndị kpuworo elu ụwa mmadụ bi ihu,+ nọkwa n’ebe a,