Ọrụ Ndịozi 21:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Pọl wee sị: “N’eziokwu, abụ m onye Juu,+ onye Tasọs+ dị na Silishia, nwa amaala nke obodo a ma ama. Ya mere ana m arịọ gị, nye m ikike ka m gwa ndị a okwu.” Ọrụ Ndịozi 23:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ya mere, ọ gụrụ ya wee jụọ ógbè o si, o wee chọpụta+ na o si Silishia.+
39 Pọl wee sị: “N’eziokwu, abụ m onye Juu,+ onye Tasọs+ dị na Silishia, nwa amaala nke obodo a ma ama. Ya mere ana m arịọ gị, nye m ikike ka m gwa ndị a okwu.”