9 Ma ndị ikom ụfọdụ biliri, bụ́ ụfọdụ n’ime ndị ahụ a na-akpọ Ụlọ Nzukọ nke Ndị A Tọhapụrụ Atọhapụ, na nke ndị Saịrini na ndị Alegzandria+ na ndị si Silishia+ na Eshia, ịrụ Stivin ụka.
39 Pọl wee sị: “N’eziokwu, abụ m onye Juu,+ onye Tasọs+ dị na Silishia, nwa amaala nke obodo a ma ama. Ya mere ana m arịọ gị, nye m ikike ka m gwa ndị a okwu.”