11 Onyenwe anyị wee sị ya: “Bilie, gaa n’okporo ámá a na-akpọ Nke Kwụ Ọtọ, chọọkwa, n’ụlọ Judas, otu nwoke aha ya bụ Sọl, onye Tasọs.+ N’ihi na, lee! ọ na-ekpe ekpere.
3 “Abụ m onye Juu,+ onye a mụrụ na Tasọs nke Silishia,+ ma agụrụ m akwụkwọ n’obodo a n’ụkwụ Gameliel,+ a kụziiri m otú e si agbasosi Iwu nna nna anyị hà ike,+ m na-anụrụ Chineke ọkụ n’obi+ dị nnọọ ka unu niile na-anụ ọkụ n’obi taa.