Ọrụ Ndịozi 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 o wee daa n’ala ma nụ olu nke na-agwa ya, sị: “Sọl, Sọl, gịnị mere i ji na-akpagbu m?”+ Ọrụ Ndịozi 26:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mgbe anyị niile dakwara n’ala, anụrụ m otu olu ka ọ na-agwa m n’asụsụ Hibru, sị, ‘Sọl, Sọl, gịnị mere i ji na-akpagbu m? Ịnọgide na-agba ndụdụ e ji achị anụ ụkwụ na-eme ka ihe siere gị ike.’+
14 Mgbe anyị niile dakwara n’ala, anụrụ m otu olu ka ọ na-agwa m n’asụsụ Hibru, sị, ‘Sọl, Sọl, gịnị mere i ji na-akpagbu m? Ịnọgide na-agba ndụdụ e ji achị anụ ụkwụ na-eme ka ihe siere gị ike.’+