Ọrụ Ndịozi 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 o wee daa n’ala ma nụ olu nke na-agwa ya, sị: “Sọl, Sọl, gịnị mere i ji na-akpagbu m?”+ Ọrụ Ndịozi 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Adara m n’ala wee nụ ka otu olu na-asị m, ‘Sọl, Sọl, gịnị mere i ji na-akpagbu m?’+