5 N’ihi na anyị hụrụ na nwoke a bụ ajọ mmadụ,+ ọ na-akpalikwa ndị Juu niile nọ n’elu ụwa dum mmadụ bi imegide ọchịchị.+ Ọ bụkwa onye ndú nke òtù ndị Nazaret,+
19 Ọ bụ naanị na e nwere arụmụka ndị ha na ya nwere banyere ofufe nke ha na-efe+ ihe bụ́ chi na banyere otu onye a na-akpọ Jizọs nke nwụrụ anwụ, bụ́ onye Pọl nọ na-ekwusi ike na ọ dị ndụ.+