Ọrụ Ndịozi 18:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ma otu onye Juu aha ya bụ Apọlọs,+ onye ọkà okwu, onye Alegzandria, bịara n’Efesọs; ọ makwaara Akwụkwọ Nsọ nke ọma.+
24 Ma otu onye Juu aha ya bụ Apọlọs,+ onye ọkà okwu, onye Alegzandria, bịara n’Efesọs; ọ makwaara Akwụkwọ Nsọ nke ọma.+