Ọrụ Ndịozi 24:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ha ahụghịkwa m n’ụlọ nsọ+ ka mụ na onye ọ bụla na-arụ ụka ma ọ bụ ka m na-eme ka ìgwè mmadụ gbakọta,+ ma ọ̀ bụ n’ime ụlọ nzukọ dị iche iche ma ọ bụ n’obodo ahụ dum. Ọrụ Ndịozi 25:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma Pọl zaara ọnụ ya, sị: “Ọ dịghị mmehie ọ bụla m mere megide Iwu ndị Juu ma ọ bụ megide ụlọ nsọ+ ma ọ bụ megide Siza.”+
12 ha ahụghịkwa m n’ụlọ nsọ+ ka mụ na onye ọ bụla na-arụ ụka ma ọ bụ ka m na-eme ka ìgwè mmadụ gbakọta,+ ma ọ̀ bụ n’ime ụlọ nzukọ dị iche iche ma ọ bụ n’obodo ahụ dum.
8 Ma Pọl zaara ọnụ ya, sị: “Ọ dịghị mmehie ọ bụla m mere megide Iwu ndị Juu ma ọ bụ megide ụlọ nsọ+ ma ọ bụ megide Siza.”+