Ọrụ Ndịozi 1:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 malite na mgbe Jọn mere ya baptizim+ ruo n’ụbọchị e si n’ebe anyị nọ kpọgoo ya n’eluigwe,+ otu n’ime ndị ikom ndị a kwesịrị iso anyị bụrụ ndị àmà nke mbilite n’ọnwụ ya.”+ Ọrụ Ndịozi 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 iwe ji ha maka na ha na-ezi ndị mmadụ ihe, na-ekwusakwa banyere mbilite n’ọnwụ n’ụzọ doro anya, na-ehota Jizọs dị ka ihe atụ;+
22 malite na mgbe Jọn mere ya baptizim+ ruo n’ụbọchị e si n’ebe anyị nọ kpọgoo ya n’eluigwe,+ otu n’ime ndị ikom ndị a kwesịrị iso anyị bụrụ ndị àmà nke mbilite n’ọnwụ ya.”+
2 iwe ji ha maka na ha na-ezi ndị mmadụ ihe, na-ekwusakwa banyere mbilite n’ọnwụ n’ụzọ doro anya, na-ehota Jizọs dị ka ihe atụ;+