Ọrụ Ndịozi 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ka oge na-aga, mgbe Apọlọs+ nọ na Kọrịnt, Pọl gara n’akụkụ ime ime obodo wee gbadata Efesọs,+ wee hụ ụfọdụ ndị na-eso ụzọ Jizọs; 1 Ndị Kọrịnt 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ihe m na-ekwu bụ na onye ọ bụla n’ime unu na-asị: “Abụ m nke Pọl,” “Ma abụ m nke Apọlọs,”+ “Ma abụ m nke Sifas,” “Ma abụ m nke Kraịst.” 1 Ndị Kọrịnt 3:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Akụrụ m+ mkpụrụ, Apọlọs gbara ya mmiri,+ ma ọ bụ Chineke na-eme ka o too;+
19 Ka oge na-aga, mgbe Apọlọs+ nọ na Kọrịnt, Pọl gara n’akụkụ ime ime obodo wee gbadata Efesọs,+ wee hụ ụfọdụ ndị na-eso ụzọ Jizọs;
12 Ihe m na-ekwu bụ na onye ọ bụla n’ime unu na-asị: “Abụ m nke Pọl,” “Ma abụ m nke Apọlọs,”+ “Ma abụ m nke Sifas,” “Ma abụ m nke Kraịst.”